Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Otu akwụkwọ kwuru, sị: “Ndị na-eso ụzọ na-anọ n’akụkụ ụkwụ ndị nkụzi ha. Ndị na-eso ụzọ na-eme nke ọma na-emecha bụrụ ndị nkụzi. Mana, ụmụ nwaanyị anaghị abụ ndị nkụzi. . . . Ọ ga-abụ na ọ tụrụ ọtụtụ ụmụ nwoke ndị Juu n’anya mgbe Meri bịara nọrọ n’akụkụ ụkwụ Jizọs na-ege ya ntị kama ịnọ na-arụ ọrụ dịịrị ụmụ nwaanyị.”