Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a E nwere ọtụtụ nsogbu na-abịara ụmụnna nwaanyị. N’isiokwu a, anyị ga-atụle otú anyị ga-esi eṅomi Jizọs ma a bịa n’ịkwado ụmụnna nwaanyị. Anyị ga-amụta ihe n’otú Jizọs si wepụta oge ka ya na ụmụ nwaanyị nọrịa, otú o si gosi na o ji ha kpọrọ ihe, na otú o si gbachitere ha.