Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Ị chọọ ịmatakwu ihe ndị nwere ike inyere gị aka ma i chegbuwe onwe gị nakwa ihe nyeere ndị ọzọ aka, lee ihe omume tiivi anyị nke ọnwa Mee afọ 2019. Gaa na jw.org®, pịa IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịzie Ihe Omume Tiivi Ndịàmà Jehova.