Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
e NKỌWA FOTO: Ebe Jizọs na-eri nri n’ụlọ onye Farisii aha ya bụ Saịmọn. Otu nwaanyị, nke nwere ike ịbụ onye akwụna, ka ji anya mmiri ya sachaa ụkwụ Jizọs, jiri ntutu isi ya hichaa ya ma tee ya mmanụ. Saịmọn ana-akatọ nwaanyị a, Jizọs ana-agbachitere ya.