Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b Ụfọdụ ndị ọkà mmụta kwuru na okwu Hibru e si sụgharịta “hapụ m,” nke dị n’Ọpụpụ 32:10, nwere ike ịpụta na e nyere Mozis ohere ka o kwuo ihe o chere banyere Jehova na mba Izrel. (Ọma 106:23; Ezik. 22:30) Nke ọ bụla ọ bụ, o doro anya na obi ruru Mozis ala mgbe ọ na-agwa Jehova ihe o chere.