Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b A na-eme omenala a kọwara n’isiokwu a n’ụzọ dị iche iche n’Eshia dum, ma, ọ bụ otu ihe ka ha niile na-anọchi anya ya. Ị chọọ ịmatakwu banyere nke a, gụọ Teta! (Bekee) December 22, 1986, peeji nke 20 na 21, na Teta! (Bekee) January 8, 1970, peeji nke 9 ruo nke 11.