Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Obi tara nnọọ ndị Amọn mmiri. Ihe na-erudịghị afọ 60 ka nke ahụ gasịrị, ha gwara ndị bi n’otu obodo Gilied ha na-eyi egwu na ha ga-aghụpụta anya aka nri nke onye nke ọ bụla n’ime ha. Onye amụma bụ́ Emọs kwuru banyere oge ha bọwara ụmụ nwanyị Gilied dị ime afọ.—1 Samuel 11:2; Emọs 1:13.