Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
d Akwụkwọ ndị a dabeere na Bible adịghị akwado ụdị ọgwụgwọ ọ bụla, na-amata na nke a bụ mkpebi onwe onye. Kama nke ahụ, e bu n’uche ka isiokwu ndị ahụ na-ekwu banyere ụdị ọrịa dị iche iche mee ka ndị na-agụ ha mata ihe ndị kasị ọhụrụ a mataworo banyere ha.