Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
c Isi ihe asatọ ndị ahụ bụ: (1) Enwela obi nkoropụ; (2) nwee echiche ziri ezi; (3) mee ka obi gị nabata ụdị ọrụ ndị ọhụrụ; (4) na-ebi ndụ dị ka ihe ị na-akpata hà—ọ bụghị ịchọ ịdị ka onye ọzọ; (5) lezie anya otú i si eji kaadị e ji azụ ihe n’aka eme ihe; (6) na-eme ka ezinụlọ gị na-emekọ ihe ọnụ; (7) nọgide na-enwe ùgwù; na (8) mee atụmatụ otú i si emefu ego.