Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Okwu Grik a sụgharịrị ịbụ ‘ndị na-eje ozi’ pụrụ izo aka n’ohu nke na-anọ n’oche ka ala soro na-akwọ nnukwu ụgbọ mmiri. N’ụzọ dị iche, a pụrụ inyefe ibu ọrụ ka ukwuu n’aka “ndị nlekọta ụlọ,” ikekwe ilekọta ala na ụlọ. Ka o sina dị, n’anya ihe ka ọtụtụ n’ime ndị nwe mmadụ, onye nlekọta ụlọ bụ ohu otú ohu nke na-akwọ ụgbọ mmiri bụkwa.