Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ntụle e leziri anya mee nke ihe ndekọ ahụ na-ekwugide nzọrọ ahụ nke na Jefta ji nwa ya chụọ àjà. Lee akwụkwọ Insight on the Scriptures, Mpịakọta nke 2, peji nke 27-28, nke Watchtower Bible and Tract Society of New York, Inc., na-ebipụta.