Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Ụlọ Nche nke October 15, 1984, nwere ndụmọdụ ziri ezi banyere agbamakwụkwọ na oriri agbamakwụkwọ. Nwoke na-achọ ịlụ nwanyị na nwanyị ọ na-alụ, tinyekwara ndị ọzọ ga-enyere ha aka, pụrụ ịtụleghachi ihe odide nke a n’ụzọ ga-abara ha uru tupu ha emee atụmatụ agbamakwụkwọ ha.