Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji d Rut so n’ụmụ nwaanyị ise Baịbụl kpọrọ aha mgbe a na-ekwu agbụrụ ma ọ bụ ezinụlọ Jizọs si. Nwaanyị ọzọ ọ kpọrọ aha bụ Rehab, nne Boaz. (Mat. 1:3, 5, 6, 16) Rehab abụghị onye Izrel, otú ahụ Rut na-abụghịkwa onye Izrel.