Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Julaị p. 13
  • Olee Ihe Ndị I Kpebiri Ime n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Ihe Ndị I Kpebiri Ime n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Setịpụ Ihe Mgbaru Ọsọ Onwe Onye Maka Afọ Ije Ozi Ọhụrụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ka Mkpebi Ndị Ị Na-eme Gosi na Ị Tụkwasịrị Jehova Obi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Olee otú m ga-esi eme ihe ndị m kpebiri ime?
    Teta!—2011
  • Jiri Ihe Mgbaru Ọsọ Ime Mmụọ Wetara Onye Okike Gị Otuto
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2004
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Julaị p. 13
Ebe e sere okporo ụzọ gbagọrọ agbagọ nke nọchiri anya ihe ndị anyị nwere ike ikpebi ime n’ozi Jehova. Ihe ndị a e gwunyere n’ụzọ ahụ nọchiri anya ọmụmụ ihe onwe onye, ikwusa ozi ọma, àgwà e ji mara Ndị Kraịst, na ịmụta ịkụzi ihe nke ọma.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Ihe Ndị I Kpebiri Ime n’Afọ Ije Ozi Na-abịanụ?

Ihe ndị anyị kpebiri ime n’ozi Jehova bụ ihe ọ bụla anyị chọrọ ịgba mbọ mee ka anyị nwee ike ịna-efekwu ya nke ọma ma na-eme ya obi ụtọ. Ihe ndị ahụ na-enyere anyị aka ịna-emekwu nke ọma n’ọgbakọ. Mbọ ọ bụla anyị gbara iji mee ha na oge ọ bụla anyị wepụtara iji mee ha efughị ọhịa. (1 Tim. 4:15) Gịnị mere anyị kwesịrị iji na-eme, anyị gụrụ gụrụ, anyị elee ma ànyị na-emezukwa ihe ndị anyị kpebiri ime? Ọ bụ n’ihi na ihe na-agbanwe agbanwe. O nwere ike ịbụ na ị gaghịzi emeli ihe i kpebiri ime n’ihi otu ihe ma ọ bụ ọzọ. O nwekwara ike ịbụ na i mezuola ya, nwezie ohere ikpebi ihe ọzọ ị ga-eme.

Oge magburu onwe ya mmadụ ga-eji leba anya n’ihe ndị o kpebiri ime bụ tupu afọ ije ozi ọhụrụ amalite. Lee ma ùnu ga-ekwurịta ya n’oge ofufe ezinụlọ unu, kpebiekwanụ ihe ụfọdụ onye nke ọ bụla ga-eme na ihe ndị ezinụlọ unu ga-emekọ ọnụ.

Olee ihe ndị i kpebiri ime gbasara ihe ndị a e depụtara n’okpuru ebe a, oleekwa otú i bu n’obi isi mee ha?

Ịgụ Baịbụl, ịmụ ihe, ịga ọmụmụ ihe, ịza ajụjụ n’ọmụmụ ihe.​—w02 6/15 14 ¶14-15

Ịga ozi ọma.​—w23.05 27 ¶4-5

Ịkpa àgwà e ji mara Ndị Kraịst.​—w22.04 23 ¶5-6

Ihe ọzọ:

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya