Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb19 Ọktoba p. 6
  • “Na-eburu Ọbịbịa nke Ụbọchị Jehova n’Uche”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Na-eburu Ọbịbịa nke Ụbọchị Jehova n’Uche”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Unu Ga-adị Nsọ”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Ì Nwere “Àgwà Nke Ichere”?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • Tụkwasịnụ Nsọpụrụ Chineke ná Ntachi Obi Unu
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • Jehova Ekee Ihe Ndị Dị Ndụ n’Ụwa
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
mwb19 Ọktoba p. 6

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 2 PITA 1-3

“Na-eburu Ọbịbịa nke Ụbọchị Jehova n’Uche”

3:11, 12

Jehova ga-ebibi ndị ajọ omume ozugbo oge ya ruru. Omume anyị ọ̀ na-egosi na anyị dị njikere maka oké ụbọchị Jehova?

Olee ihe mmadụ ịna-akpa “àgwà dị nsọ” na ịna-eme “omume ịsọpụrụ Chineke” pụtara?

  • Anyị kwesịrị ịna-akpa àgwà dị mma ma na-agbachitere ihe anyị kweere

  • Anyị kwesịrị ịna-eme ihe ndị gbasara ofufe Chineke mgbe niile, ma n’ihu ọha ma mgbe naanị anyị nọ

Ebe otu di na nwunye na-eche otú ndụ ha dịbu mgbe ha na-ejibu oge buru ibu ele tiivi, na-azụkwa ọtụtụ ihe ma jiri ya tụnyere otú ndụ ha dịzi ugbu a ha na-aga ezi ozi ọma n’ebe ndị mmadụ na-anọkarị, na-enwekwa ofufe ezinụlọ

Olee otú m nwere ike isi gosi na m bu ụbọchị Jehova n’obi?

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya