Benjamin Boothroyd Bụ Ọkà Mmụta Baịbụl Ji Aka Ya Kụziere Onwe Ya Ihe
N’agbanyeghị na nwoke a agụghị akwụkwọ, ndị ezinụlọ ha abaghịkwa ọgaranya, ọ ji aka ya kụziere onwe ya asụsụ Hibru, mụọ Akwụkwọ Nsọ, ma bipụta Baịbụl Bekee aha Chineke dị na ya.
O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.
Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.