Isiokwu Ndị Dị́ n’Ụlọ Nche A
Febụwarị 2016
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IZU NA-AMALITE N’EPREL 4 RUO 10, 2016
IZU NA-AMALITE N’EPREL 11 RUO 17, 2016
9 Na-eṅomi Ndị Ha na Jehova Bụ Ezigbo Enyi
Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka ime ka anyị na Jehova Chineke anyị na-adịkwu ná mma. N’isiokwu nke mbụ, anyị ga-amụta ihe n’aka Ebreham. N’isiokwu nke abụọ, anyị ga-amụta ihe n’aka Rut, Hezekaya, na Meri nne Jizọs.
IZU NA-AMALITE N’EPREL 18 RUO 24, 2016
14 Jiri Obi Gị Niile Na-akwado Jehova
IZU NA-AMALITE N’EPREL 25, 2016 RUO MEE 1, 2016
20 Mụta Ihe n’Aka Ndị Ji Obi Ha Niile Kwado Jehova
N’isiokwu abụọ a, anyị ga-atụle ihe ụfọdụ Baịbụl kọrọ banyere Eze Devid na ndị ọzọ dịrị ndụ n’oge ya. Ịmụ ihe ndị ha mere ga-eme ka anyị mata otú anyị ga-esi jiri obi anyị niile na-akwado Jehova, ma mgbe ihe siiri anyị ike
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
BENE RỊPỌBLIK
N’otu ime obodo a na-akpọ Hetin, ọtụtụ ndị na-egwunye osisi n’ala, rụkwasị ụlọ ha n’elu ya ka mmiri ghara ịbanye na ya. Ha na-ejikwa ụgbọ epeepe aga ebe ha chọrọ ịga. Obi dị narị ndị nkwusa abụọ na iri na ise na ndị ọsụ ụzọ iri abụọ na asatọ nọ́ n’ọgbakọ atọ dị́ ebe ahụ ụtọ mgbe otu puku mmadụ na narị isii bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’afọ 2014
MMADỤ OLE BÍ NA YA
10,703,000
NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA
12,167
NDỊ ỌSỤ ỤZỌ OGE NIILE