Nke A Na-amụ Amụ
JENỤWARỊ 2026
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: MACH 2 RUO EPREL 5, 2026
© 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
ISIOKWU AFỌ 2026:
“Ndị ma na ọ bụ Chineke kwesịrị ịna-eduzi ha na-enwe obi ụtọ.”—MAT. 5:3.
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.