Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w26 Jenụwarị p. 32
  • Jiri Uche Gị Na-ahụ Akụkọ Baịbụl Ị Na-agụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Uche Gị Na-ahụ Akụkọ Baịbụl Ị Na-agụ
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2026
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mikpuo Onwe Gị n’Igụ Ihe
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1996
  • Olee Otú M Ga-esi Malite Ịgụ Baịbụl?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
  • Ise Ihe Nwere Ike Inyere Gị Aka Icheta Ihe Ị Mụrụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2025
  • Tinyesie Mgbalị Ike n’Ịgụ Ihe
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2026
w26 Jenụwarị p. 32

IHE I NWERE IKE ỊMỤ

Jiri Uche Gị Na-ahụ Akụkọ Baịbụl Ị Na-agụ

Na Baịbụl, e nwere ọtụtụ akụkọ mere eme na-akụzi ihe ndị dị ezigbo mkpa. Ọ bụrụ na anyị ejiri uche anyị na-ahụ ihe ndị ahụ a kọrọ, anyị ga-aghọtakwu ihe anyị na-agụ, ya abakwuoro anyị uru. Lee ihe ụfọdụ ga-enyere gị aka iji uche gị na-ahụ akụkọ Baịbụl ị na-agụ.

  • Na-agụpụta ya agụpụta. Ịgụpụta Baịbụl agụpụta ga-enyere gị aka iji uche gị na-ahụ ihe na-eme nke ọma. Ezinụlọ unu gụwa Baịbụl, unu nwere ike ikenye onye nke ọ bụla onye ọ ga na-agụ ihe o kwuru. Ọ ga-eme ka ọ dị unu ka ùnu nọ ya mgbe ihe unu na-agụ na-eme.

  • Were ya na ị na-ahụ ihe na-eme. Gbalịa ka ị ghọta otú obi dị ndị a kọrọ akụkọ ha na ihe ha chere. Dị ka ihe atụ, jụọ onwe gị, sị: ‘Gịnị mere onye ahụ ji kwuo ihe o kwuru ma ọ bụ mee ihe o mere? Ọ bụrụ mụnwa, gịnị ka m gaara eche, ma ọ bụ olee otú obi gaara adị m?’

  • See ihe ị na-agụ. Ise akụkọ Baịbụl ị gụrụ nwere ike inyere gị aka iji uche gị na-ahụ ihe ị na-agụ na ichetakwu ihe ị gụrụ ọ bụrụgodị na ị bụghị aka ochie n’ise ihe.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya