Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w24 Septemba p. 1-32
  • Nke A Na-amụ Amụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nke A Na-amụ Amụ
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
w24 Septemba p. 1-32
Ebe Jizọs nọ n’ocheeze n’eluigwe, na-ele ụzọ ndị mmadụ abụọ. Foto ndị na-egosi: Ụmụnna ndị na-efe Jehova. 1. Ebe otu nwanna nwaanyị ji tablet ya na-ele anya n’eluigwe. 2. Ebe otu nwanna na nwunye ya na-agụ Baịbụl. 3. Ebe ụmụnna na-arụ ọrụ n’ebe a na-arụ ụlọ ndị nzukọ Jehova na-arụ. 4. Ebe otu nwanna nọ n’ụlọ mkpọrọ na-ekpe ekpere. 5. Ebe otu nwanna nwaanyị mere agadi na-aza ajụjụ n’ọmụmụ ihe. 6. Ebe otu nwanna nwaanyị dina n’ụlọ ọgwụ na-enye otu nọọsụ traktị. 7. Ebe otu nwoke na ezinụlọ ya na-amụ ihe. Foto ndị na-egosi: Ebe ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị na-eme ihe ndị Baịbụl kwuru na ha adịghị mma. 1. Ebe otu nwoke na-ekpe ekpere n’ebe a na-agba chaa chaa. 2. Ebe otu nwoke na-eti otu nwaanyị ihe. 3. Ndị na-eme ngagharị iwe. 4. Ebe otu nwoke ji égbè na-eso otu nwaanyị n’ebe a na-adọwa ụgbọala. 5. Ebe onye ụkọchukwu na-ekpere ndị agha ekpere. 6. Ebe otu nwaanyị na-aṅụ ọgwụ ọjọọ.

Nke A Na-amụ Amụ

SEPTEMBA 2024

ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: NỌVEMBA 11 RUO DISEMBA 8, 2024

© 2024 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.

Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya