Ụlọ Nche A Na-amụ Amụ
MACH 2023
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: MEE 1 RUO JUN 4, 2023
© 2022 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
N’ụwa niile, ma ụmụaka ma ndị agadi na-agba mbọ ka ha ruo eruo ime baptizim, a na-emekwa ha baptizim (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 11, paragraf nke 1 na nke 2)