Isiokwu Ndị Gbara Na Jw.Org
IHE NDỊ E JI EGO I NYERE N’ONYINYE EME
Ịgbatara Ụmụnna Anyị n’Ụwa Niile Ọsọ Enyemaka n’Oge Ọrịa Koronavaịrọs
Otú anyị si gbatara ụmụnna anyị ọsọ enyemaka n’oge ọrịa koronavaịrọs tọrọ Ndịàmà Jehova na ndị na-abụghị Ndịàmà Jehova ụtọ.
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ
Ò Nwere Mgbe Ihe Ga-adịrị Onye Ọ Bụla Mma?
Ụmụ mmadụ enwebeghị ike ime ka ihe dịrị mmadụ niile mma. Baịbụl kwuru ihe Chineke ga-eme ka ihe dị mma.
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Olee Otú Baịbụl Nwere Ike Isi Nyere M Aka?—Nke 1: Na-agụ Baịbụl Gị
Ọ bụrụ na ị hụ igbe oge ochie akụ̀ juru, ọ̀ bụ na ị gaghị achọ ịma ihe dị n’ime ya? Baịbụl dị ka igbe ahụ akụ̀ juru. E nwere ọtụtụ ihe bara ezigbo uru dị na ya.