Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w22 Ọgọst p. 32
  • Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
w22 Ọgọst p. 32

Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG

IHE NDỊÀMÀ JEHOVA KỌRỌ

Anyị Kpebiri Ịkwụsị Ibi Ndụ Okomoko

Madián na Marcela chọpụtara na ịzụ ihe ọ bụla ha hụrụ na iji oké ụgwọ mere ka ike na-agwụgbu ha, ma ịkụziri ndị ọzọ gbasara Chineke mere ka ha na-enwe ezigbo obi ụtọ.

ISIOKWU NDỊ ỌZỌ

Baịbụl Ọ̀ Ga-enyeliri Gị Aka ma Oké Ifufe Ma Ọ Bụ Oké Mmiri Ozuzo Jie Njinji?

Ndụmọdụ Baịbụl nyere nwere ike ịbara gị uru tupu ọdachi oké ifufe ma ọ bụ oké mmiri ozuzo kpatara amalite, mgbe ọ na-eme, nakwa mgbe o mechara.

IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA

Ihe Ndị Nne na Nna Kwesịrị Ịma Gbasara Ebe Ndị A Na-elekọta Ụmụaka

Tupu ndị nne na nna ahọrọ ebe a ga-elekọtara ha nwa ha, ha kwesịrị ileba anya n’uru na ọghọm dị na ya. Ajụjụ ndị dị n’isiokwu a ga-enyere gị aka ikpebi ihe ga-akacha baara nwa gị uru.

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya