Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME
Isi na Zoom Enwe Ọmụmụ Ihe Otú Ga-eme Ka Onye Ọ Bụla Na-ahụ Ibe Ya
Olee otú nzukọ Jehova sirila nyere ọgbakọ dị iche iche aka inweta Zoom dị ọnụ ala ha ga-eji na-amụ ihe otú ga-eme ka onye ọ bụla na-ahụ ibe ya?
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
‘Anaghịzi M Echi Nwunye M Ọnụ n’Ala’
Gịnị mere ka Sébastien Kayira kwụsị tigbuo zọgbuo na ichi nwunye ya ọnụ n’ala?
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Nwa M Ò Kwesịrị Inwe Ekwentị Bụ́ Ọkpọka?
Olee otú ị ga-esi kpebie ma gị na nwa gị ùnu dị njikere maka ihe ya na inwe ekwentị bụ́ ọkpọka so?