Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
N’ụbọchị mbụ Michael Kuenzle gara ọrụ o nwetara ọhụrụ, a jụrụ ya, sị, “Ì chere na ọ bụ Chineke na-akpata ahụhụ juru n’ụwa a?” Ajụjụ a gbanwere ndụ ya.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ.
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Gịnị Ka M Ga-eme ma Ike Ịnọ n’Ụlọ Gwụ M?
Ngwá elektrọniks ò nwere ike inye aka, ka ànyị kwesịrị ịgbanwe àgwà anyị?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.