Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
AKỤKỌ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA
Otu pastọ na nwunye ya bere ezigbo ákwá mgbe nwa ha nwoke nwụrụ. Ma, e mechara zaa ha ajụjụ ndị ha na-ajụ gbasara ọnwụ otú juru ha afọ.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ, pịa AKỤKỌ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA, pịzie ỊKỤZIRI NDỊ MMADỤ EZIOKWU DỊ NA BAỊBỤL.
AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA
Gịnị ka “Anya Laara Anya” Pụtara?
Iwu ahụ bụ́ “anya laara anya,” ọ̀ kwadoro mmadụ imegwara ihe e mere ya?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa IHE BAỊBỤL ZARA.