Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Gịnị mere otu nwoke bụbu pastọ aha ya bụ Mario ji kwetasie ike na ihe Ndịàmà Jehova na-akụzi banyere Baịbụl bụ eziokwu?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
È KERE YA EKE?
Gịnị mere ezé otu ihe yiri eju mmiri a na-akpọ Limpet ji sie ezigbo ike karịa eriri ududo?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie È KERE YA EKE?