Nke A Na-amụ Amụ
ỌGỌST 2020
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: SEPTEMBA 28 RUO NỌVEMBA 1, 2020
© 2020 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Ebe Jizọs nọ n’eluigwe, ụfọdụ ndị ya na ha ga-eso chịa anọrọ ya n’akụkụ, ha ana-ele ìgwè ndị mmụọ ozi. Ụfọdụ ndị mmụọ ozi ahụ na-aga n’ụwa ka ha gaa rụọ ọrụ Chineke nyere ha. Jehova nyere ndị niile e sere na foto a ọrụ. (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 32, paragraf nke 5)