Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
AKỤKỌ
“M Na-eme Ihe M Nwere Ike Ime”
Ọ bụ eziokwu na Irma fọrọ obere ka o ruo afọ iri itoolu, akwụkwọ ozi ndị o ji ezi ozi ọma na-eru ndị na-agụ ha n’obi.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ, pịa AKỤKỌ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA, pịzie ỊKỤZIRI NDỊ MMADỤ EZIOKWU DỊ NA BAỊBỤL.
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Gịnị Mere M Kwesịrị Iji Na-emega Ahụ́?
E wezụga ime ka ahụ́ gbasie mmadụ ike, olee uru ndị ọzọ imega ahụ́ mgbe niile na-aba?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa NDỊ NA-ETO ETO, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.