Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb26 Mach p. 14-15
  • Eprel 27–Mee 3

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 27–Mee 3
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2026
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2026
mwb26 Mach p. 14-15

EPREL 27–MEE 3

AỊZAYA 56-57

Abụ nke 12 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Obi Dị Anyị Ụtọ na Jehova Bụ Chineke Anyị

(Nkeji 10)

Arụsị anaghị anapụta ndị na-akpọku ha ka ha nyere ha aka (Aịza. 57:13; ip-2 269 ¶14-16)

Obi anaghị eru ndị na-anaghị efe Jehova ala, ha adịghịkwa n’otu (Aịza. 57:20; w18.06 7 ¶16; it “Ụwa” ¶21)

Udo agaghị adịrị ndị ajọ omume (Aịza. 57:21; it “Udo” ¶3)

Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ na-enwe obi ụtọ ka ha na-arụkọ n’ozi ọma.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: Olee otú ndụ m si na-aka mma maka na mụ na Jehova dị ná mma?

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Aịza. 56:6, 7​—Olee otú amụma a si emezu? (w07 1/15 10 ¶2; w06 11/1 27 ¶1)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Aịza. 56:4-12 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa onye ahụ ihe ị mụtara n’ọmụmụ ihe ị gara n’oge na-adịbeghị anya. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)

5. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere

(Nkeji 5) Okwu. ijwbq isiokwu nke 90​—Isiokwu: Mmadụ Ò Kwesịrị Inwe Okpukpe Ọ Nọ na Ya? (th ihe ọmụmụ nke 16)

6. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 4) lff isi nke 19 nọmba nke 4 (lmd isi nke 11 nọmba nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 58

7. Akwụsịla Ikwu Gbasara Jehova

(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Ndị na-anaghị efe Jehova enweghị ihe a tụkwasịrị obi na-eduzi ha, ndụ ha enweghị isi, ha enweghịkwa ezigbo olileanya. N’agbanyeghị ya, ọtụtụ n’ime ha anaghị anabata ozi Alaeze. Ha amaghị na eziokwu ndị dị na Baịbụl ga-abara ha ezigbo uru. Lee ihe ụfọdụ mere na ike anaghị agwụ anyị, obi anaghịkwa ada anyị mbà, ọ bụrụgodị na ndị mmadụ egeghị anyị ntị.​—Ekli. 11:6.

  • Ihe na-agbanwekarị n’ókèala anyị. Ndị na-anaghị achọ ige anyị ntị n’ókèala anyị nwere ike ịkwapụ. Ndị ọhụrụ kwabataranụ nwere ike ịchọ ige anyị ntị

  • Anyị kụọ aka n’ụzọ, o nwere ike ịbụ onye ọzọ ga-emepe ụzọ. Nne ma ọ bụ nna merela agadi, nwata bụ́zi onye toro eto, onye ọhụrụ kwabatara n’ụlọ, ma ọ bụ onye ọbịa nwere ike ịbịa mepee ụzọ ma anyị kụọ aka

  • Àgwà ndị mmadụ na-agbanwe agbanwe. (1 Tim. 1:13) Otú ihe si na-aka njọ n’ụwa ma ọ bụ ọdachi dakwasịrị mmadụ nwere ike ime ka onye ahụ gewezie ntị n’ozi ọma

  • Anyị nọgide na-ekwusa ozi ọma, anyị na-egosi na anyị hụrụ Jehova n’anya.​—Luk 6:45; 1 Jọn 5:3

Foto si na vidio bụ́ “Jehova ‘Nọ Anyị Nso.’ ” Ebe nwanna nwaanyị na-enye otu nwaanyị traktị n’ebe a na-ere kọfị.

Kpọnye VIDIO Bụ́ Jehova ‘Nọ Anyị Nso.’ Juzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Olee ihe ndị ị mụtara na vidio a gbasara ịnọgide na-ekwusa ozi ọma n’agbanyeghị ihe ndị nwere ike ime ka ikwusa ya siere anyị ike?

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) lfb isi nke 80-81

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 28 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya