Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Julaị p. 10
  • Ọgọst 14-20

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 14-20
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Julaị p. 10

Ọgọst 14-20

NEHEMAYA 8-9

  • Abụ nke 110 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ọṅụ Jehova Bụ Ebe Unu A Rụsiri Ike”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Nehe. 8:2, 8​—Ebe ọ bụ na ndị ahụ gbakọtaranụ “nwere ike ige ntị ma ghọta” ihe ndị a na-agụpụta n’Iwu ahụ, oleezi ihe mere ndị Livaị ji na-akọwa ya? (it-1 145 ¶2)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Nehe. 8:1-12 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 13)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Gwa ya ka ọ bịa ọmụmụ ihe. Gosikwa ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe dị na ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 11 nọmba nke 5 na Ụfọdụ Na-asị (th ihe ọmụmụ nke 8)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 132

  • “Ị Ga-emeli Ka Ezinụlọ Unu Na-enwekwu Obi Ụtọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 54

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 123 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya