Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Julaị p. 7
  • Julaị 31–Ọgọst 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Julaị 31–Ọgọst 6
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Julaị p. 7

Julaị 31–Ọgọst 6

NEHEMAYA 3-4

  • Abụ nke 143 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ì Chere na Ị Karịala Ịrụ Ọrụ E Ji Ike Ọkpụkpụ Aka Arụ?”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Nehe. 4:17, 18​—Olee otú mmadụ ga-esi jiri naanị otu aka na-arụ mgbidi? (w06 2/1 9 ¶1)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Nehe. 3:15-24 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri ihe dị n’azụ broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi zie ya ozi ọma. Gwakwa ya ka gị na ya mụwa Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 12)

  • Okwu: (Nkeji 5) km 11/12 1​—Isiokwu: Ịrụsi Ọrụ Ike Na-enye Obi Ụtọ. (th ihe ọmụmụ nke 10)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 91

  • Iso Ndịàmà Jehova Na-arụkọ Ọrụ: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Iso Ndịàmà Jehova Na-arụkọ Ọrụ. Jụzie ụmụnna ajụjụ a: Gịnị ka vidio a na-akụziri anyị banyere otú àgwà anyị na-akpa n’ebe anyị na-arụ ọrụ si eme ka ndị mmadụ nwee mmasị n’eziokwu Baịbụl?

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 7)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 52

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 29 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya