Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mee p. 8
  • Mee 29–Jun 4

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 29–Jun 4
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mee p. 8

Mee 29–Jun 4

2 IHE E MERE 28-29

  • Abụ nke 54 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ị Ga-efeli Jehova n’Agbanyeghị na Ndị Mụrụ Gị Ejighị Ofufe Jehova Kpọrọ Ihe”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 2 Ihe 29:25​—Gịnị ka ihe Netan mere na-akụziri anyị banyere uru ọ bara ikwe ka Jehova na-agbazi anyị? (w12 2/15 24-25)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 28:1-11 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya otu n’ime akwụkwọ ndị dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 19)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6) lff isi nke 10 nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 13)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDU

  • Abụ nke 56

  • “Jehova Bụ ‘Nna Ụmụ Na-enweghị Nna’ ”: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 7)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 47

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 86 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya