Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Mee p. 2
  • Mee 1-7

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 1-7
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Mee p. 2

Mee 1-7

2 IHE E MERE 17-19

  • Abụ nke 114 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Na-ele Ndị Ọzọ Anya Otú Jehova Si Ele Ha”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 2 Ihe 17:9—Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’otú Jehoshafat si mee ndokwa ka a malite ịkụziri ndị mmadụ ihe? (w17.03 20 ¶10-11)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Ihe 17:1-19 (th ihe ọmụmụ nke 11)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Baịbụl​—Rom 15:4. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 18)

  • Okwu: (Nkeji 5) w21.05 16-18 ¶11-15​—Isiokwu: Adala Mbà ma Ndị Mmadụ Ekweghị Ege Gị Ntị. (th ihe ọmụmụ nke 16)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 104

  • “Na-ele Onwe Gị Anya Otú Jehova Si Ele Gị”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. A ga-elekwa vidio.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 44 nọmba nke 5-6 na nchịkọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 111 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya