Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb23 Jenụwarị p. 12
  • Febụwarị 13-19

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 13-19
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
mwb23 Jenụwarị p. 12

Febụwarị 13-19

1 IHE E MERE 13-16

  • Abụ nke 123 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ihe Ga-agaziri Anyị ma Anyị Na-eme Ihe A Gwara Anyị Mee”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 1 Ihe 16:31​—Gịnị mere ndị Livaị ji bụọ abụ, sị: “Jehova abụrụla Eze”? (w14 1/15 10 ¶14)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Ihe 13:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 11)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 18)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nyezie ya otu akwụkwọ dị n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 7)

  • Okwu: (Nkeji 5) w16.01 10-11 ¶7-10​—Isiokwu: “Ịhụnanya nke Kraịst Nwere Na-akpali Anyị.”​—2 Kọr. 5:14. (th ihe ọmụmụ nke 8)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 86

  • Bụrụ Enyi Jehova​—Na-ege Ntị n’Ọmụmụ Ihe: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Bụrụ Enyi Jehova​—Na-ege Ntị n’Ọmụmụ Ihe. O kwe mee, jụọ ụmụaka ụfọdụ i bu ụzọ họrọ ajụjụ ndị a: Gịnị mere anyị ji kwesị ịna-ege ntị n’ọmụmụ ihe? Gịnị ga-enyere gị aka ịna-ege ntị n’ọmụmụ ihe?

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 37 nọmba nke 6 na nchikọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 21 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya