Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Nọvemba p. 8
  • Disemba 5-11

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 5-11
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Nọvemba p. 8

Disemba 5-11

2 NDỊ EZE 13-15

  • Abụ nke 127 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Mmadụ Iji Obi Ya Niile Eme Ihe Na-eme Ka A Gọzie Onye Ahụ”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 2 Eze 13:20, 21—Ọrụ ebube a ọ̀ na-akwado ife ihe oyiyi ma ọ bụ ndị nwụrụ anwụ ofufe? (w05 8/1 11 ¶4)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 2 Eze 13:20–14:7 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 2) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Nye ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. (th ihe ọmụmụ nke 1)

  • Nletaghachi: (Nkeji 5) Jiri isiokwu a na-ekwu gbasara ya n’Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta malite. Jiri isi nke 01 na broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 20)

  • Okwu: (Nkeji 5) km 8/03 7—Isiokwu: Ọrụ nke Na-enye Ume Ọhụrụ. (th ihe ọmụmụ nke 11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 30

  • “Jehova Na-echeta Mbọ Anyị Na-agba n’Ozi Ya”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Jehova Na-echeta Ozi Anyị Jeere Ya.

  • Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 30

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 151 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya