Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb22 Septemba p. 6
  • Septemba 19-25

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Septemba 19-25
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2022
mwb22 Septemba p. 6

Septemba 19-25

1 NDỊ EZE 13-14

  • Abụ nke 21 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 1)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Gịnị Mere M Kwesịrị Iji Dị Umeala n’Obi, Ihe M Nwere Ejukwa M Afọ?”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • 1 Eze 14:13​—Gịnị ka amaokwu a na-akụziri anyị banyere Jehova? (w10 7/1 29 ¶5)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Eze 13:1-10 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Mkpọsa A Ga-eme Iji Malitere Ndị Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 7)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isi nke 01 na broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi gaa n’ihu n’ọmụmụ Baịbụl ị malitere ná mkparịta ụka nke mbụ. (th ihe ọmụmụ nke 9)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 07 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 19)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 118

  • “Nwee Obi Ike Mgbe Ihe Siiri Gị Ike”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Wuo Ụlọ Na-agaghị Ada Ada​—“Na-enwe Afọ Ojuju n’Ihe Ndị Dị Ugbu A.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 19 nọmba nke 5-6 na nchịkọta, ajụjụ ndị e ji echeta ihe a mụrụ, na ihe ị ga-agba mbọ mee

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 56 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya