Septemba 12-18
1 NDỊ EZE 11–12
Abụ nke 137 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Gosi na Ị Ma Ihe Ma Ị Họrọwa Onye Ị Ga-alụ”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
1 Eze 12:21-24—Olee ihe anyị na-amụta n’otú Eze Rehoboam si rube isi? (w18.06 14 ¶1-4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) 1 Eze 12:21-33 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Mkpọsa A Ga-eme Iji Malitere Ndị Mmadụ Ọmụmụ Baịbụl mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Jiri isi nke 01 na broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi gaa n’ihu n’ọmụmụ Baịbụl ị malitere ná mkparịta ụka nke mbụ. (th ihe ọmụmụ nke 11)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lff isi nke 07 nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 8)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Chineke Achọghị Ka Di na Nwunye Tisaa”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ịkwadebe Maka Alụmdi na Nwunye—Nke Atọ: “Gbakọọ Ihe Ọ Ga-efu.”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) lff isi nke 19 nọmba nke 1-4
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 63 na Ekpere