Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Nọvemba p. 13
  • Disemba 20-26

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 20-26
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Nọvemba p. 13

Disemba 20-26

NDỊ IKPE 10-12

  • Abụ nke 127 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jefta Bụ Nwoke Ji Ihe Gbasara Chineke Kpọrọ Ihe”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ikpe 11:1​—Olee otú anyị si mara na Jefta abụghị nwa a kwatara n’iko? (it-2 26)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ikpe 10:​1-18 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri traktị bụ́ Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ? malite mkparịta ụka. (th ihe ọmụmụ nke 1)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 02 nọmba nke 5 (th ihe ọmụmụ nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 138

  • Kemgbe M Bụ Onye Na-eto Eto, M Ji Ndụ M Na-ejere Jehova Ozi: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Unu lechaa ya, jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Gịnị ka vidio a na-akụziri gị banyere uru ọ bara ịzụ ndị ọzọ? Gịnị ka ọ na-akụziri gị banyere uru ọ bara mmadụ inyefe Jehova onwe ya mgbe ọ ka na-eto eto? Gịnị ka ọ na-akụziri gị banyere uru ọ bara mmadụ iwepụta onwe ya ka nzukọ Jehova jiri ya rụọ ọrụ?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 19 ¶6-11

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 55 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya