Disemba 13-19
NDỊ IKPE 8-9
Abụ nke 125 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ịdị Umeala n’Obi Dị Mma Karịa Ịdị Mpako”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ikpe 8:27—Gidiọn ò fere efọd ahụ o mere ofufe? (it-1 753 ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ikpe 8:28–9:6 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Nletaghachi: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 9)
Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi ma jiri ya malitere ya ọmụmụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 20)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi isi nke 02 nọmba nke 4 (th ihe ọmụmụ nke 13)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Ihe Nzukọ Jehova Na-eme: (Nkeji 5) Kpọnye vidio Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke ọnwa Disemba.
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 10)
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 19 ¶1-5 na igbe dị na peeji nke 149, na nke 150
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 22 na Ekpere