Disemba 6-12
NDỊ IKPE 6-7
Abụ nke 38 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Were Ike I Nwere Gaa”: (Nkeji 10)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ikpe 6:27—Olee otú ihe Gidiọn mere ga-esi nyere anyị aka n’ozi ọma? (w05 1/15 26 ¶6)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ikpe 6:1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: Baịbụl—Rom 15:4. Mgbe ọ bụla ajụjụ pụtara na vidio ahụ, kwụsịtụ ya ma jụọ ụmụnna ajụjụ ndị ahụ. Ha zachaa, a kpọnyekwa ya.
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. (th ihe ọmụmụ nke 6)
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi ma gosi ya otú ọ ga-esi nweta nke na-adị n’ekwentị ma ọ bụ na kọmputa. (th ihe ọmụmụ nke 15)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
“Ọrụ Siri Ezigbo Ike nke Mmụọ Nsọ Mere Ka A Rụọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Otú E Si Mepụta Vidio Bekee Bụ́ “The New World Society in Action.”
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 18 ¶19-24
Okwu Mmechi (Nkeji 3)
Abụ nke 8 na Ekpere