Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Nọvemba p. 8
  • Nọvemba 29–Disemba 5, 2021

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 29–Disemba 5, 2021
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Nọvemba p. 8

Nọvemba 29–Disemba 5

NDỊ IKPE 4-5

  • Abụ nke 137 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jehova Ji Ụmụ Nwaanyị Abụọ Napụta Ndị Ya”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ikpe 5:20​—Olee otú kpakpando si si n’eluigwe lụọrọ Berak agha? (w05 1/15 25 ¶5)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ikpe 4:​1-16 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya Ụlọ Nche nke 2 nke afọ 2021. (th ihe ọmụmụ nke 1)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyezie ya broshọ Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Okwu: (Nkeji 5) w06 3/1 28-29​—Isiokwu: Gịnị Ka ‘Ụmụ Nwaanyị Ịna-agbachi Nkịtị n’Ọgbakọ’ Pụtara?​—1 Kọr. 14:34. (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 84

  • “Olee Otú Ụmụnna Nwaanyị Nwere Ike Isi Na-enyekwu Aka n’Ozi Jehova?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ “Ụmụ Nwaanyị Na-arụsi Ọrụ Ike n’Ime Onyenwe Anyị.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 18 ¶12-18

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 27 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya