Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Nọvemba p. 6
  • Nọvemba 22-28

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 22-28
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Nọvemba p. 6

Nọvemba 22-28

NDỊ IKPE 1-3

  • Abụ nke 126 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Akụkọ Banyere Inwe Obi Ike na Ime Ihe Dị Ịtụnanya”: (Nkeji 10)

    Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ikpe 2:​10-12​—Olee otú akụkọ a si bụụrụ anyị ihe ịdọ aka ná ntị? (w05 1/15 24 ¶7)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ikpe 3:​12-31 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • “Mee Ka Ozi Ọma Na-atọkwu Gị Ụtọ​—Na-ekpe Ekpere ma Si Otú Ahụ Nabata Enyemaka Jehova”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Na-enwe Ọṅụ A Na-enwe n’Ihi Ime Ndị Na-eso Ụzọ​—Nabata Aka Jehova Na-enyere Anyị​—Ekpere.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) lffi okwu mmalite isi nke 02 na nọmba nke 1-3 (th ihe ọmụmụ nke 11)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 53

  • Bụrụ Enyi Jehova​—Ihe Ị Ga-eme Ka Ozi Gị Gaa Nke Ọma: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. O kwe mee, gwa ụmụaka ụfọdụ i bu ụzọ họrọ ka ha gbagote n’ikpo okwu ma jụọ ha ajụjụ ndị a: Olee otú anyị ga-esi kwadebe maka ozi ọma? Olee otú anyị ga-esi mee ka ọdịdị anyị na ejiji anyị dị mma? Olee otú anyị ga-esi na-akpa àgwà dị mma mgbe anyị nọ n’ozi ọma?

  • “Ihe Ndị Ga-eme Ka Nzukọ Ozi Ubi Baa Uru”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Ọ bụ onye nlekọta ije ozi ga-eme ya. Jụọ ụmụnna ka ha kwuo ihe mere o ji dị mkpa ịbịa nzukọ ozi ubi n’oge.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 18 ¶6-11

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 29 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya