Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Septemba p. 9
  • Ọktoba 4-10

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 4-10
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Septemba p. 9

Ọktoba 4-10

JOSHỤA 8-9

  • Abụ nke 127 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Ihe Anyị Ga-amụta n’Akụkọ Banyere Ndị Gibiọn”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Josh. 8:29​—Gịnị mere e ji kwụwa eze ndị E-aị n’elu osisi? (it-1 1030)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Josh. 8:28–9:2 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 2)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nye ya akwụkwọ ịkpọ òkù ọmụmụ ihe. Gosikwa ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Okwu: (Nkeji 5) lfb isi nke 31​—Isiokwu: Gịnị Ka Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Ọgbụgba Ndụ Joshụa na Ndị Gibiọn Gbara? (th ihe ọmụmụ nke 13)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 143

  • Dịrị Umeala n’Obi (1 Pita 5:5): (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee otú Pita na Jọn si mee ihe Jizọs gwara ha banyere ịkwadebe Ememme Ngabiga? Gịnị ka Jizọs kụziiri ndị na-eso ụzọ ya banyere ịdị umeala n’obi n’abalị ahụ ya na ha nọ tupu e gbuo ya? Olee otú anyị si mara na Pita na Jọn mụtara ihe n’ihe a Jizọs kụziri? Olee ụzọ ndị anyị nwere ike isi gosi na anyị dị umeala n’obi?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 16 ¶1-7 na igbe dị na peeji nke 128

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 59 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya