Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mee p. 6
  • Mee 24-30

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee 24-30
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mee p. 6

Mee 24-30

ỌNỤ ỌGỤGỤ 34-36

  • Abụ nke 33 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Gbaba n’Ime Jehova”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọnụ Ọgụ. 35:31—Gịnị mere na Adam na Iv agaghị erite uru n’àjà mgbapụta Jizọs? (w91 2/15 13 ¶13)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 34:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Jiri ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta mee ya. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 12)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Gosi ya vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio ahụ, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. (th ihe ọmụmụ nke 9)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5) fg isi nke 2 ¶9-10 (th ihe ọmụmụ nke 19)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 88

  • Bụrụ Enyi Jehova—Onye A Hụrụ n’Anya Ka A Na-adọ Aka ná Ntị: (Nkeji 6) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. O kwe mee, jụọ ụmụaka ụfọdụ i bu ụzọ họrọ ajụjụ ndị a: Gịnị mere o ji dị mkpa ka a dọọ gị aka ná ntị mgbe ụfọdụ? Olee otú ịdọ aka ná ntị si abara gị uru? Gịnị mere Jehova ji adọ anyị aka ná ntị?

  • “Ịdọ Aka ná Ntị Na-egosi na Jehova Hụrụ Anyị n’Anya”: (Nkeji 9) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ “Onye Jehova Hụrụ n’Anya Ka Ọ Na-adọ Aka ná Ntị.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 9 ¶19-24 na igbe dị na peeji nke 73

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 93 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya