Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mach p. 11
  • Eprel 12-18

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 12-18
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mach p. 11

Eprel 12-18

ỌNỤ ỌGỤGỤ 20-21

  • Abụ nke 114 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Nọgide Na-adị Umeala n’Obi Mgbe Nsogbu Bịaara Gị”: (Nkeji 10)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọnụ Ọgụ. 20:23-27—Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’ihe Erọn mere mgbe a dọrọ ya aka ná ntị nakwa n’otú Jehova si lee Erọn anya n’agbanyeghị ihe ndị o mejọrọ? (w14 6/15 25 ¶12)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4) Ọnụ Ọgụ. 20:1-13 (th ihe ọmụmụ nke 2)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Jiri akọ zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 12)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4) Buru ụzọ mee ihe dị n’ebe e dere Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta. Nyekwa onye ahụ otu akwụkwọ si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Okwu: (Nkeji 5) g 3/15 9—Isiokwu: Olee Otú M Ga-esi Jide Onwe M Ma Iwe Bịa M? (th ihe ọmụmụ nke 16)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 90

  • Na-ekwu “Okwu Dị Mma” Maka Iwuli Ndị Ọzọ Elu: (Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee otú imekarị mkpesa si emetụta ndị ọzọ? Na vidio a, gịnị nyeere nwanna nwoke ahụ aka ịgbanwe àgwà ya?

  • Ekwela Ka Ndị Ọgbọ Gị Rafuo Gị: (Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ụmụnna ajụjụ ndị a: Olee nsogbu a na-enye ọtụtụ ndị? Olee ndụmọdụ dị n’Ọpụpụ 23:2? Olee ihe anọ ga-enyere anyị aka ịjụ ime ihe ọjọọ ndị ọgbọ anyị na-achọ ka anyị mee?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) bt isi nke 7 ¶14-18 na igbe dị na peeji nke 57, 58

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3)

  • Abụ nke 129 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya