Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Disemba p. 6
  • Disemba 28, 2020–Jenụwarị 3, 2021

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 28, 2020–Jenụwarị 3, 2021
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Disemba p. 6

Disemba 28, 2020–Jenụwarị 3, 2021

LEVITIKỌS 16-17

  • Abụ nke 41 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Gịnị Ka Ị Na-amụta n’Ihe A Na-eme n’Ụbọchị Mkpuchi Mmehie?”: (Nkeji 10)

    • Lev. 16:12—E nwere ike ikwu na nnukwu onye nchụàjà na-eguzo n’ihu Jehova n’ụbọchị mkpuchi mmehie (w19.11 21 ¶4)

    • Lev. 16:13—Nnukwu onye nchụàjà na-esure ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’ihu Jehova (w19.11 21 ¶5)

    • Lev. 16:14, 15—Nnukwu onye nchụàjà na-achụ àjà maka mmehie ndị nchụàjà na nke ndị Izrel (w19.11 21 ¶6)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Lev. 16:10—Olee otú e si jiri ewu Azezel tụnyere àjà mgbapụta Jizọs? (w09 8/15 6 ¶17)

    • Lev. 17:10, 11—Gịnị mere na anyị anaghị ekwe ka a mịnye anyị ọbara? (w14 11/15 10 ¶10)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Lev. 16:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe gosiri na ọ chọghị ịnụ ozi ọma. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughi ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie onye ahụ otu n’ime akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg isi nke 1 ¶1-2 (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 70

  • “Ị̀ Dị Njikere Itinye Akwụkwọ Ịga Ụlọ Akwụkwọ Maka Ndị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze?”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ndị Ozi Ala Ọzọ Na-arụ Ọrụ Iwe Ihe Ubi.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bt Isi nke 3 ¶1-3 na igbe dị na peeji nke 23-27

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 50 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya