Ọktoba 26–Nọvemba 1
ỌPỤPỤ 37-38
Abụ nke 43 na Ekpere
Okwu Mmeghe (1 nkeji)
AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE
“Ebe Ịchụàjà Ndị Dị n’Ụlọikwuu na Ọrụ Ha n’Ofufe Jehova”: (Nkeji 10)
Ọpụ. 37:25—Ebe ịchụàjà nke ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ dị n’Ebe Nsọ ahụ (it-1 82 ¶3)
Ọpụ. 37:29—Ihe nsure ọkụ ahụ na-esi ísì ụtọ dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere (it-1 1195)
Ọpụ. 38:1—Ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ahụ dị n’ogige ụlọikwuu ahụ (it-1 82 ¶1)
Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)
Ọpụ. 37:1, 10, 25—Olee ihe mere osisi akeshịa ji dị mma iji ya rụọ ụlọikwuu ahụ? (it-1 36)
Ọpụ. 38:8—Olee ihe dị iche n’enyo ndị e nwere n’oge ochie na enyo ndị e nwere taa? (w15 4/1 15 ¶4)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?
Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 37:1-24 (th ihe ọmụmụ nke 5)
MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA
Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Jiri akọ zie ya ozi ọma n’agbanyeghị na o kwuru ihe ndị na-achọghị ịnụ ozi ọma na-ekwukarị. (th ihe ọmụmụ nke 3)
Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nyezie ya otu magazin ọhụrụ zara ajụjụ ọ jụrụ. (th ihe ọmụmụ nke 12)
Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 199 ¶8-9 (th ihe ọmụmụ nke 7)
OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ
Mkpa Ọgbakọ: (Nkeji 5)
“Mkpọsa Pụrụ Iche A Ga-eme na Nọvemba Iji Kwusaa Alaeze Chineke”: (Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio mkparịta ụka nke mbụ nke Nọvemba, kwurịtakwanụ ya.
Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jy isi nke 138
Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)
Abụ nke 22 na Ekpere