Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Ọktoba p. 6
  • Ọktoba 19-25

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọktoba 19-25
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Ọktoba p. 6

Ọktoba 19-25

ỌPỤPỤ 35-36

  • Abụ nke 92 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “E Mere Ka Ha Nwee Ike Ịrụ Ọrụ Jehova”: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 35:​25, 26​—Jehova gọziri ndị ya maka iwepụta onwe ha ịrụ ọrụ ya (w14 12/15 4 ¶4)

    • Ọpụ. 35:​30-35​—Mmụọ nsọ mere ka Bezalel na Oholiab nwee ike “ịrụ ụdị ọrụ ọ bụla” (w11 12/15 19 ¶6)

    • Ọpụ. 36:​1, 2​—Ọ bụ Jehova ka otuto niile gaara maka ihe ha rụpụtara (w11 12/15 19 ¶7)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 35:​1-3​—Olee ihe anyị nwere ike ịmụta n’iwu Ụbọchị Izu Ike? (w05 5/15 23 ¶14)

    • Ọpụ. 35:21​—Olee otú ndị Izrel si mee ihe anyị kwesịrị ịna-eme ma a bịa n’ihe gbasara imesapụ aka? (w00 11/1 29 ¶1)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 35:​1-24 (th ihe ọmụmụ nke 11)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 11)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Gwa ya gbasara adres Ịntanet anyị, nyekwa ya kaadị jw.org. (th ihe ọmụmụ nke 4)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 26 ¶18-20 (th ihe ọmụmụ nke 19)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 68

  • Akụkọ Kọmitii Mbipụta nke Òtù Na-achị Isi nke Afọ 2018: (Nkeji 15) Kpọnye vidio ahụ. Jụọ ndị na-ege ntị ajụjụ ndị a: Olee mgbanwe ndị nzukọ a merela n’ibipụta akwụkwọ anyị, n’ihi gịnịkwa? Olee ihe ndị merelanụ n’ihi otú e si belata ibipụta akwụkwọ anyị? Olee otú nsụgharị sirila nye aka n’ibipụta Baịbụl nakwa akwụkwọ ndị e ji amụ Baịbụl? Olee otú akwụkwọ anyị ndị na-adị n’Ịntanet na vidio ndị anyị na-emepụta sirila baara ụmụnna anyị uru?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) jy isi nke 137

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 69 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya