Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Ọgọst p. 4
  • Ọgọst 10-16

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọgọst 10-16
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Ọgọst p. 4

Ọgọst 10-16

ỌPỤPỤ 15-16

  • Abụ nke 149 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Jiri Abụ Too Jehova”: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 15:​1, 2​—Mozis na ụmụ nwoke Izrel bụkuru Jehova abụ otuto (w95 10/15 11 ¶11)

    • Ọpụ. 15:​11, 18​—Jehova ruru eru ka anyị too ya (w95 10/15 11-12 ¶15-16)

    • Ọpụ. 15:​20, 21​—Miriam na ụmụ nwaanyị Izrel bụkuru Jehova abụ otuto (it-2 454 ¶1; 698)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Ọpụ. 16:13​—Olee ihe ọ ga-abụ ya mere Jehova ji nye ụmụ Izrel nnụnụ kwel ka ha rie n’ala ịkpa? (w11 9/1 14)

    • Ọpụ. 16:​32-34​—Olee ebe e debere ite mana ahụ? (w06 1/15 31)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Ọpụ. 16:​1-18 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 4) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ. Jụọkwa ajụjụ ndị a: Olee otú Linda si jiri ajụjụ kụzie ihe nke ọma? Oleekwa otú o si kọwaa amaokwu Baịbụl ahụ nke ọma?

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Nye ya otu n’ime akwụkwọ ndị anyị ji akụziri ndị mmadụ ihe. (th ihe ọmụmụ nke 3)

  • Mkparịta Ụka nke Mbụ: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Buru ụzọ mee ihe dị na peeji nke mbụ. Mee ka ị̀ kpọnyeere ya vidio bụ́ Olee Otú Anyị na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?, unu emeekwa ozugbo ka ùnu elechaala ya. Kwurịtazienụ ihe e gosiri na ya. (th ihe ọmụmụ nke 9)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 81

  • “Malite Ọrụ Ọsụ Ụzọ Oge Niile Iji Too Jehova”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ Ụmụnne Nwaanyị Atọ Bí na Mongolia. Gbaa otu nwanna ajụjụ ọnụ. Ọ ga-abụ ọsụ ụzọ oge niile ma ọ bụ onye rụtụrụla ọrụ ọsụ ụzọ oge niile. Jụọ ya, sị: Olee nsogbu ndị i nwerela? Olee ngọzi ndị i nwetarala?

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 127 na igbe isiokwu ya bụ “Ala Ọbara”

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 16 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2026)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2026 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya